2 Timothy 2:7 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Na-atụgharị uche nꞌihe ịma atụ atọ ndị a, ka Onyenwe anyị nye gị nghọta nke ga-enyere gị aka iji ihe ịma atụ ndị a rụọ ọrụ na ndụ gị.
Igbo 2006
Nātughari uche n'ihe m'nēkwu; n'ihi na Onye-nwe-ayi gēnye gi nghọta n'ihe nile.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Na-atụgharị uche nʼihe m kwuru, nʼihi na Onyenwe anyị ga-enye gị nghọta nʼime ha niile.