2 Timothy 2:8 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Echefula na Jisọs Kraịst bụ mmadụ. Na a mụrụ ya nꞌezinụlọ eze Devidi. Na ọ bụkwa Chineke nꞌihi na o sitere nꞌọnwụ bilie ọzọ.
Igbo 2006
Nēcheta Jisus Kraist, dika Onye emeworo ka O si na ndi nwuru anwu bilie, Onye si na nkpuru Devid puta, dika ozi ọmam si di:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Echefula Jisọs Kraịst, onye a kpọlitere site nʼọnwụ, onye sikwa nʼagbụrụ Devid, nke a bụ oziọma m.