2 Timothy 3:1 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ma mata nke a, Timoti, na nꞌoge ikpeazụ ahụ, ọ ga-esiri ụfọdụ ike ịbụ ndị nke Kraịst.
Igbo 2006
Ma mara nka, na oge di oké egwu gābia na mb͕e ikpe-azu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma mara nke a, na nʼoge dị oke egwu ga-adị mgbe ikpeazụ.