2 Timothy 3:7 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ụmụ nwanyị ndị a bụ ndị na-agbaso ozizi ọhụrụ nile, ma ha anaghị enwe ike aghọta eziokwu ahụ.
Igbo 2006
ndi nāmu ihe mb͕e nile, ma ha apughi ibiaru imazu ezi-okwu mb͕e ọ bula.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ndị a na-akụziri ihe oge niile, ma ha apụghị inweta amamihe nke eziokwu.