3 John 1:13 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Enwere m ọtụtụ ihe m chọrọ ikwu, ma achọghị m ide ha nꞌakwụkwọ ozi a.
Igbo 2006
Enwerem ọtutu ihe idegara gi n'akwukwọ, ma achọghm iwere ink na pen degara gi:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Enwere m ọtụtụ ihe m chọrọ idere gị nʼakwụkwọ, ma achọghị m iji mkpisi odee na inki dee ha.