3 John 1:15 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ya mere, ka ihe nile dịrị tutuu anyị ezute. Ndị enyi nile nọ nꞌebe a na-ekele gị. Kelekwaara m ndị nile nọ nꞌebe ahụ ezi ekele dị iche.
Igbo 2006
Ka udo diri gi. Ndi-eyì-ayi nēkele gi. Nēkele ndi-eyì-ayi n'aha n'aha.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ka udo dịrị gị. Ndị enyi niile nọ nʼebe a na-ekele gị. Kelekwa ndị enyi niile nọ nʼebe ahụ nʼaha nʼaha.