3 John 1:3 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ụfọdụ nꞌime ụmụnna anyị nꞌime Kraịst ndị si nꞌebe a na-agafe akọọrọla m akụkọ mere ka obi tọọ m ụtọ. Akụkọ ha kọrọ bụ akụkọ banyere otu i si ebi ndụ dị ọcha na nke eziokwu, na otu ibi ndụ gị si bụrụ dị ka okwu Chineke si chọọ.
Igbo 2006
N'ihi na aṅuririm ọṅu nke-uku, mb͕e umu-nna-ayi ufọdu biara we b͕a àmà ezi-okwu-gi, dika gi onwe-gi nējeghari n'ezi-okwu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Aṅụrịrị m ọṅụ nke ukwu, mgbe ụfọdụ ụmụnna bịara gbaa ama banyere ikwesi ntụkwasị obi gị nye eziokwu, na otu i si nọgide na-agbaso eziokwu ahụ.