3 John 1:4 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Nꞌezie, gịnị ọzọ pụrụ inye m ọṅụ karịrị nke m nwere, mgbe m nụrụ na ụmụ m na-ebi ndụ dị ka eziokwu ahụ ha mụtara si chọọ.
Igbo 2006
Enweghm ọṅù nke ka ihe ndia uku, bú inu ka umu nke akam nējeghari n'ezi-okwu ahu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
O nweghị ihe na-enye m ọṅụ karịa ịnụ na ụmụ m na-agbaso eziokwu.