3 John 1:5 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ezi enyi m, ọ bụ ezi ọrụ ka ị na-arụrụ Chineke site nꞌilekọta ndị ozi ya naesite nꞌebe ahụ ị nọ na-agafe.
Igbo 2006
Onye m'huru n'anya, i nēme ihe kwesiri ntukwasi-obi n'ọlu ọ bula i luru n'ebe ndi bu umu-nna-ayi, ndi bu kwa ndi-ọbìa, nọ;
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Onye m hụrụ nʼanya, i kwesiri ntụkwasị obi nʼihe ọbụla nke ị na-emere ụmụnna, ọ bụ ezie na ha bụ ọbịa nye gị.