3 John 1:6 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ha akọọrọla nzukọ Kraịst nọ nꞌebe a ihe banyere mmeso ọma ịhụnanya i mesoro ha. Biko, mgbe ha si nꞌebe ahụ na-apụ, nyekwara ha aka nꞌije ha dị ka ọ ga-esi tọọ Chineke ụtọ.
Igbo 2006
ndi b͕ara àmà ihu-n'anya-gi n'iru nzukọ Kraist: ndi i gēme nke-ọma idupu ha n'ije-ha dika o kwesiri imere Chineke:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ha akọọlara nzukọ banyere ịhụnanya gị. Biko, mgbe ha na-apụ, nyekwara ha aka nʼije ha nʼụzọ ga-enye Chineke otuto.