3 John 1:7 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Nꞌihi na ndị a bụ ndị na-ejegharị na-ekwusa ozi ọma Kraịst. Ha adịghị anakwa ndị ha na-ekwusara ozi ọma ihe oriri ọ bụla, ma ọ bụ uwe, ma ọ bụ ebe ndina. Ego nke ndị na-abụghị ụmụ Chineke adịghị abanye nꞌakpa ha.
Igbo 2006
n'ihi na ọ bu n'ihi Aha ahu ka ha puru, nānaraghi ihe ọ bula n'aka ndi mba ọzọ.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ bụ nʼihi aha ahụ ka ha biliri ije, na-anaraghị enyemaka ọbụla site nʼaka ndị na-ekweghị ekwe.