3 John 1:9 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Edere m akwụkwọ ntakịrị zigara nzukọ ahụ banyere ihe dị otu a, ma anụrụ m na Daitrifis onye nganga ahụ na-ebuli onwe ya elu, dị ka onyendu ndị Kraịst nọ nꞌebe ahụ, anabataghị ike m nwere nꞌebe ọ nọ. Nꞌihi ya, ọ jụrụ ime ihe m kwuru.
Igbo 2006
Edegaram nzukọ-unu ihe n'akwukwọ: ma Diọtrefis, onye ọ nātọ utọ ibu onye-isi n'etiti ha, anaraghi ayi nke-ọma.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Edere m akwụkwọ ozi zigara nzukọ ahụ, ma Diotrefis onye ọ na-atọ ụtọ ịbụ onye mbụ, anabataghị anyị nke ọma.