Acts 1:10 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe ha na-elegide anya ha nꞌelu na-ele ya anya ka ọ na-arịgo, na mberede, ha hụrụ mmadụ abụọ yi uwe ọcha ka ha guzoro nꞌakụkụ ha.
Igbo 2006
Mb͕e ha nēlegide anya n'elu-igwe ka Ọ nāga n'elu, le, ndikom abua we guzo ha nso yiri uwe ọcha;
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ha na-elegidesi anya ike nʼeluigwe dịka ọ na-ala, na mberede, ụmụ nwoke abụọ yi uwe ọcha guzooro ha nso.