Acts 1:17 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Judas bụ otu nꞌime anyị. O nwere òke nꞌime ọrụ a, nꞌihi na a họpụtara ya dị ka e si họpụta anyị.
Igbo 2006
N'ihi na aguru ya-ri n'etiti ayi, o we keta òkè-ya n'ije-ozi a.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ bụ otu nʼime anyị. O nwere oke nʼime ọrụ a.”