Acts 1:18 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ma ego ọ natara nꞌihi ọrụ ọjọọ ya ka o ji zụọ ala. Nꞌime ala ahụ ka ọ nọkwa daa ada, afọ ya etipuo, eriri afọ ya awụsịakwa.
Igbo 2006
(Ya mere onye a sitere n'ugwọ-ọlu nke ajọ omume-ya nata otù iberibe ala; o we da su isi n'ala, tipue afọ-ya, ngiri-afọ-ya nile we nuputa.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ego ọ natara nʼihi ọrụ ọjọọ ya ka o jiri zụọ ala. Nʼala ahụ ka ọ dara sụọ isi nʼala, afọ ya etipuo, eriri afọ ya awụsịakwa.