Acts 1:19 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ndị nile bi na Jerusalem nụrụ akụkọ banyere ya. Nꞌihi ya ha kpọrọ ala ahụ Judas zụrụ Ala Ọbara.
Igbo 2006
Ọ we buru ihe ndi nile bi na Jerusalem mara; ya mere eji akpọ iberibe ala ahu Akeldama n'asusu-ha, nke ahu bu, Iberibe ala ọbara.)
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ndị niile bi na Jerusalem nụrụ akụkọ banyere ya. Nʼihi ya, ha kpọrọ ala ahụ nʼasụsụ ha Akeldama, nke pụtara Ala Ọbara.