Acts 1:23 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ụmụnna ahụ họpụtara mmadụ abụọ, Matayas na Josef Jọstus. Aha ọzọ a na-akpọ Josef Jọstus bụ Basabas.
Igbo 2006
Ha we guzo madu abua, Josef anākpọ Basabas, onye akpọ-kwa-ra Justọs, na Mataias.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ya mere, ha họpụtara mmadụ abụọ, Josef onye a na-akpọ Basabas (aha ya ọzọ bụkwa Jọstus) na Mataias.