Acts 1:4 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Nꞌoge ọ nọnyeere ha o nyere ha iwu ka ha hapụ isite na Jerusalem pụọ. Ọ sịrị ha, “Nọgidenụ na Jerusalem tutuu ruo mgbe unu sị nꞌaka Nna m nata onyinye ahụ o kwere na nkwa dị ka m gwara unu.”
Igbo 2006
mb͕e Ya na ha zukọrọ O we nye ha iwu ka ha ghara isi na Jerusalem pua, kama ka ha chere nkwa nke Nna-Ya, nke unu nuru n'ọnum, ka O kwuru:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼotu oge, ọ nọnyeere ha na nri, o nyere ha iwu a, “Unu esila na Jerusalem pụọ, kama cherenụ nkwa nke Nna m, nke unu nụrụ site nʼọnụ m.