Acts 1:6 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Oge ọzọ ya na ndị na-eso ụzọ ya nọkọrọ, ha jụrụ ya ajụjụ sị, “Onyenwe anyị, o ruola oge ị ga-eme ka Izirel nọdụrụ onwe ha dị ka alaeze nwere onwe ya?”
Igbo 2006
Ya mere mb͕e ha b͕akọrọ, ha jua Ya, si, Onye-nwe-ayi, ọ̀ bu n'oge a ka I nēnyeghachi Israel ala-eze?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ha gbakọrọ, ha jụrụ ya, “Onyenwe anyị, ọ bụ ugbu a ka i ga-enyeghachi Izrel alaeze ahụ?”