Acts 1:9 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ọ dịghị anya, mgbe o kwusịrị okwu ndị a, mgbe ha nọ na-ele ya anya, e weliri ya elu, igwe ojii kpuchiri ya, mee ka ha ghara ịhụkwa ya anya ọzọ.
Igbo 2006
Mb͕e O kwusiri okwu ndia, mb͕e ha nēle anya, ewe welie Ya elu; igwe-oji we nara Ya, Ọ pua n'anya-ha.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe o kwusiri nke a, e weliri ya elu mgbe ha na-ele anya, igwe ojii kpuchikwara ya, zopu ya nʼanya ha.