Acts 10:1 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Nꞌoge ahụ, o nwere otu nwoke bi na Sizaria, aha ya bụ Kọniliọs. Ọ bụ ọchịagha na-elekọta ndị agha si na mpaghara Itali.
Igbo 2006
Ma otù nwoke nọ na Sisaria, aha-ya bu Kọniliọs, ọchi-agha nāchi ọgu ndi-agha ise nke òtù ndi-agha ahu anākpọ òtù Itali,
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼoge ahụ, o nwere otu nwoke bi na Sizaria, aha ya bụ Kọnelịọs. O bụ ọchịagha na-elekọta narị ndị agha si na mpaghara Itali.