Acts 10:11 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ọ hụrụ ka eluigwe meghere, hụkwa efere buru ibu ka o sitere nꞌeluigwe na-arịdata nꞌebe ọ nọ.
Igbo 2006
o we hu elu-igwe ka emeghere ya-ri, ya na otù ihe ka ọ nārida, dika oké ákwà ọcha, anēsi na nkuku anọ eweda ya n'ala:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ hụrụ ka eluigwe meghere, hụkwa ihe dịka akwa ọcha dị obosara nke e sitere nʼakụkụ anọ ya na-ewedata nʼala.