Acts 10:12 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Nꞌime efere a, anụmanụ dị iche iche dị ya, dị ka agwọ na nnụnụ. Ha bụ anụmanụ ndị Juu na-asọ nsọ iri.
Igbo 2006
nke anu ukwu anọ na ihe nākpu akpu nke ala na anu-ufe nke elu-igwe nile di iche iche di nime ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ihe dị nʼime ya: bụ ụmụ anụmanụ dị iche iche, ndị nwere ụkwụ anọ, ma anụ ndị na-akpụ akpụ nʼala na ụmụ nnụnụ nke igwe.