Acts 10:13 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ma Pita nụrụ olu gwara ya okwu sị, “Bilie Pita! Bilie! Gbuo, ka i riekwa nke ọ bụla ị chọrọ.”
Igbo 2006
Otù olu we bia rue ya nti, si, Pita, bilie; b͕ue, ri kwa.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ahụ, ọ nụrụ olu na-asị, “Pita bilie, gbuo ma riekwa.”