Acts 10:14 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ma Pita zara sị, “É, e, Onyenwe anyị, ọ dịbeghị oge m riri ihe ọ bụla a na-asọ nsọ dị ka iwu ndị Juu si dị.”
Igbo 2006
Ma Pita siri, M'gaghi-eri ma-ọli, Onye-nwe-ayi; n'ihi na ọ dighi mb͕e ọ bula m'riri ihe ọ bula nke ruru árú nke nādighi kwa ọcha.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma Pita sịrị, “Mba, Onyenwe m. Ọ dịbeghị mgbe m riri ihe ọbụla rụrụ arụ maọbụ nke na-adịghị ọcha.”