Acts 10:15 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Olu ahụ gwara Pita okwu ọzọ sị, “Ihe ahụ Chineke gụrụ nꞌihe dị ọcha, dị ọcha. Asịkwala na ihe dị otu a adịghị ọcha.”
Igbo 2006
Otù olu we bia rue ya nti ọzọ nke ub͕ò abua, si, Ihe Chineke mere ka ha di ọcha, gi onwe-gi emela ha ihe ruru árú.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Olu ahụ gwara ya nke ugboro abụọ, “Akpọla ihe ọbụla ihe rụrụ arụ bụ nke Chineke mere ka ọ dị ọcha.”