Acts 10:16 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
E mere ka Pita hụ ọhụ ahụ ugboro atọ. Ma mgbe nke a gasịrị, a napụrụ efere ahụ site nꞌebe ọ nọ, weghachikwa ya nꞌeluigwe.
Igbo 2006
Ewe me ihe a ub͕ò atọ: ngwa ngwa ewe nara ákwà ahu rigo n'elu-igwe.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ihe a mere ugboro atọ, ngwangwa, e weghachikwara ya nʼeluigwe.