Acts 10:18 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ha malitekwara ịjụ ajụjụ sị, “Ọ̀ dị onye ọbịa nọ nꞌụlọ a a na-akpọ Pita?”
Igbo 2006
we kpọ jua ma Saimon, onye anākpọ kwa Pita, nānọ dika ọbìa n'ebe ahu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ha kpọrọ oku ịjụ ma Saimọn onye a na-akpọ Pita ọ nọ nʼụlọ ahụ.