Acts 10:19 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ma Pita nọ rị na-atụgharị uche nꞌihe ọhụ ahụ ọ hụrụ ga-abụ. Nꞌoge a, Mmụọ Nsọ gwara Pita okwu sị, “Lee, mmadụ atọ guzo nꞌọnụ ụzọ ugbu a. Ha chọkwara ịhụ gị.
Igbo 2006
Ma mb͕e ọhù ahu nādi n'obi Pita, Mọ Nsọ siri ya, Le, ndikom atọ nāchọ gi.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ka Pita nọrịị na-atụgharị uche nʼihe ọhụ ahụ pụtara, Mmụọ Nsọ gwara ya, “Lee, mmadụ atọ guzo nʼọnụ ụzọ ugbu a. Ha chọkwara ịhụ gị.