Acts 10:21 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Saimọn Pita biliri jekwuru ha, gwa ha okwu sị, “Mụ onwe m bụ Pita onye unu na-achọ, gịnị ka unu na-achọrọ m?”
Igbo 2006
Pita we ridakuru ndikom ahu, si, Le, mu onwem bu onye unu nāchọ: gini bu ihe unu biaworo n'ihi ya?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Pita jekwuru ndị ikom ahụ, sị, “Ọ bụ m bụ onye unu na-achọ, gịnị ka unu na-achọrọ m?”