Acts 10:24 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Nꞌụbọchị nke ọzọ ya, ha bịaruru Sizaria ebe Kọniliọs nọ rị, ya na ndị ezinụlọ ya, na ndị enyi ya, na-eche ọbịbịa Pita.
Igbo 2006
N'echi-ya ha ba nime Sisaria. Ma Kọniliọs nēle anya ha, ọ kpọkọ-kwa-rari ndi-ikwu-ya na ndi-eyì-ya ọ huru n'anya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼụbọchị na-esota ya, ha bịaruru Sizaria. Kọnelịọs nọrịị na-eche ha, ya na ndị ezinaụlọ ya, na ndị ikwu na ibe ya, na ndị enyi ya ọ kpọrọ.