Acts 10:27 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Kọniliọs bilitere, ya na Pita kparịtara ụka nwa oge nta. Emesịa ha banyere nꞌụlọ jekwuru ndị zukọtara na-eche ha.
Igbo 2006
Ka ya na ya nākparita uka, ọ ba nime, hu ọtutu madu ndi b͕akọrọri:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ha na-ekwurịta okwu, ọ banyere nʼime ụlọ ma hụ igwe mmadụ ka ha zukọtara.