Acts 10:29 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ọ bụ nꞌihi nke a ka m jiri bịakwute unu. Ugbu a, ọ̀ bụ gịnị mere unu ji zie ozi ka a kpọọ m?”
Igbo 2006
n'ihi nka ka m'bia-kwa-ra nārugharighi uka, mb͕e eji kpọtam. Ya mere anamaju, Òkwu gini mere unu ji kpọtam?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼihi nke a, ọ bụ ya mere m jiri bịa mgbe akpọrọ m na-ajụghị ajụjụ. Ma ka m jụọ ugbu a ihe mere unu ji kpọọ m?”