Acts 10:3 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Otụ ụbọchị, nꞌihe dị ka elekere atọ nke ehihie, ọ hụrụ ọhụ. Nꞌime ọhụ ahụ, ọ hụrụ mmụọ ozi Chineke ka ọ bịakwutere ya, kpọọ ya sị, “Kọniliọs!”
Igbo 2006
Ọ huwara n'ọhù, n'ihe ra ka oge hour nke-iteghete n'ehihie, mọ-ozi nke Chineke, ka ọ nābiakute ya, nāsi kwa ya, Kọniliọs.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Otu ụbọchị, nʼihe dịka elekere atọ nke ehihie, ọ hụrụ ọhụ ebe otu mmụọ ozi nke Chineke bịakwutere ya sị ya, “Kọnelịọs!”