Acts 10:34 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Mgbe ahụ Saimọn Pita zara ha sị, “Nꞌezie, amaara m ugbu a na ọ bụghị nanị ndị Juu ka Chineke na-anabata.
Igbo 2006
Pita we saghe ọnu-ya, si, N'ezie anamaghọta na Chineke abughi onye nēle madu anya n'iru:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ahụ Pita meghere ọnụ ya sị, “Ugbu a, aghọtala m nʼezie na Chineke abụghị onye na-ele mmadụ anya nʼihu.