Acts 10:35 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Kama nꞌime obodo ọ bụla, ndị ọ bụla na-akpọ isi ala nye ya, na ndị na-arụ ọrụ ezi omume ka ọ na-anabata.
Igbo 2006
kama nime mba ọ bula onye nātu egwu Ya, onye nālu kwa ọlu ezi omume, bu onye Ọ nānara nke-ọma.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Kama nʼime mba ọbụla, onye ọbụla na-atụ egwu ya na onye na-arụ ọrụ ezi omume ka ọ na-anabata.