Acts 10:37 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
E mekwara ka ozi ọma a gbasaa ruo obodo Juda nile. Ọ malitekwara nꞌoge Jọn omee baptizim bidoro ọrụ ya na Galili.
Igbo 2006
akukọ ahu unu onwe-unu matara, nke putara ìhè na Judia dum, nāmalite site na Galili, mb͕e baptism nke Jọn kwusara gasiri;
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Okwu ahụ gbasara nʼala Judịa niile, malite na Galili mgbe Jọn kwusachara baptizim nke ya.