Acts 10:40 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ma Chineke mere ka o si nꞌọnwụ bilite mgbe ụbọchị atọ gasịrị. E mekwara ka ọtụtụ mmadụ hụ ya anya.
Igbo 2006
Onye ahu ka Chineke mere ka O si n'ọnwu bilie n'ubọchi nke-atọ, O were kwa Ya nye ka egosi Ya n'ìhè.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma Chineke mere ka o si nʼọnwụ bilite mgbe ụbọchị atọ gasịrị. E mekwara ka ndị mmadụ hụ ya anya.