Acts 10:42 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ọ bụkwa anyị ka o zipụrụ ka anyị gaa zisaa ozi ọma nꞌebe nile. O ziri anyị ka anyị mee ka onye ọ bụla mata na Jisọs bụ onye ahụ Chineke họpụtara ka ọ bụrụ onye ga-ekpe ndị dị ndụ na ndị nwụrụ anwụ ikpe.
Igbo 2006
O we nye ayi iwu ka ayi kwusara ndi-Ju, ka ayi kwusi kwa ike na Onye a bu Onye Chineke kaworo ibu Onye-ikpé nke ndi di ndu na ndi nwuru anwu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
O nyere anyị iwu ka anyị gaa zisaa oziọma nʼebe niile, ịkọwa na ọ bụ ya ka Chineke họpụtara ịbụ onye ikpe nke ndị dị ndụ na ndị nwụrụ anwụ.