Acts 10:45 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Nke a juru ndị Juu ahụ sooro Pita bịa anya. Ọ gbakwara ha gharịị nke ukwuu otu Chineke si mee ka ndị mba ọzọ nata onyinye Mmụọ Nsọ ahụ.
Igbo 2006
Ibobo we nwua ha n'aru, bú ndi kwere na Jisus ndi sitere na ndi obibì-úgwù, ka ha ra, bú ndi soro Pita bia, n'ihi na awusawo-kwa-ra onyinye nke bu Mọ Nsọ n'isi ndi mba ọzọ.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nke a juru ndị e biri ugwu nʼetiti ndị kwere ekwe soro Pita bịa anya otu e siri mee ka ndị mba ọzọ nata onyinye Mmụọ Nsọ ahụ.