Acts 10:46 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Nꞌihi na nke a pụtara ìhè nye mmadụ nile nọ nꞌebe ahụ. Ha nile nụkwara ka Kọniliọs na ndị nọ nꞌụlọ ahụ bidoro na-ekwu okwu nꞌasụsụ dị iche iche na-eto Chineke. Mgbe ahụ kwa, Pita jụrụ ajụjụ sị,
Igbo 2006
N'ihi na ha nānu ka ha nēkwu okwu n'asusu ọzọ di iche iche, nēme kwa ka Chineke di uku. Mb͕e ahu Pita zara, si,
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼihi na ha nụrụ ka ha na-ekwu okwu nʼasụsụ dị iche iche na-etokwa Chineke. Mgbe ahụ Pita jụrụ,