Acts 10:47 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
“Gịnị ọzọ dị nke ga-egbochi anyị ime ndị a baptizim? Ugbu a ha anatala Mmụọ Nsọ dị ka anyị onwe anyị bụ ndị Juu kwere ekwe si nata ya.”
Igbo 2006
Ọ̀ di onye puru inapu miri, ka aghara ime ndia baptism, ndi natara Mọ Nsọ dika ayi onwe-ayi?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“Ọ dị onye pụrụ igbochi anyị ime ndị a baptizim. Ndị natara Mmụọ Nsọ dị ka anyị onwe anyị?”