Acts 10:48 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Nꞌihi nke a, Saimọn Pita mere ha baptizim nꞌaha Jisọs Kraịst Onye nzọpụta. Mgbe ihe ndị a gasịrị, Kọniliọs rịọrọ Pita ka o soro ya bikọọ ụbọchị ụfọdụ.
Igbo 2006
O we kwue ka eme ha baptism n'aha Jisus Kraist. Mb͕e ahu ha riọrọ ya ka ọ nọgide ubọchi ufọdu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼihi nke a, o nyere iwu ka e mee ha baptizim nʼaha Jisọs Kraịst. Ha rịọrọ ya ka ọ nọnyere ha ụbọchị ole na ole.