Acts 10:5 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ugbu a zie ndị ozi ka ha gaa nꞌobodo Jopa. Ka ha chọpụta otu nwoke aha ya bụ Saimọn Pita, gwa ya ka ọ bịakwute gị.
Igbo 2006
Ub͕u a ziga kwa ndikom na Jọpa, kpọta otù onye, bú Saimon, onye anākpọ kwa Pita:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ugbu a, zie ndị ikom ka ha gaa nʼobodo Jopa kpọta otu onye aha ya bụ Saimọn, onye a na-akpọkwa Pita.