Acts 10:6 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Saimọn Pita bụ ọbịa nꞌụlọ otu nwoke a na-akpọ Saimọn, onye na-edozi akpụkpọ anụ. Ụlọ Saimọn dị nso nꞌakụkụ osimiri.”
Igbo 2006
onye ahu nānọ dika ọbìa n'ulo otù onye, bú Saimon, onye nēdozi akpukpọ anu, onye ulo-ya di n'usọ oké osimiri.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ bụ ọbịa nʼụlọ otu nwoke a na-akpọ Saimọn, onye na-edozi akpụkpọ anụ. Onye ụlọ ya dị nʼakụkụ osimiri.”