Acts 10:8 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Kọniliọs kọọrọ ha ihe nile mmụọ ozi ahụ kwuru. Emesịa o zigara ha Jopa.
Igbo 2006
mb͕e ọ kọsiri ha ihe nile, o we ziga ha na Jọpa.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ọ kọchara ha ihe niile, o zigara ha Jopa.