Acts 11:1 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Nꞌoge na-adịghị anya okwu a ruru ndị ozi na ụmụ Chineke ndị bi na Juda ntị. Ha nụrụ na ọtụtụ ndị mba ọzọ na-echegharị na-abịakwute Onyenwe anyị.
Igbo 2006
Ma ndi-ozi na umu-nna nime Kraist ndi nọ na Judia dum nuru na ndi mba ọzọ nara-kwa-ri okwu Chineke nke-ọma.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ndị ozi na ụmụnna ndị bi na Judịa niile nụrụ na ndị mba ọzọ anabatala okwu Chineke.