Acts 11:10 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
“Ihe ndị a nile mere ugboro atọ. Emesịa, e wepụrụ efere ahụ ya na ihe nile dị ya nꞌime, weghachi ya nꞌeluigwe.
Igbo 2006
Ewe me nka ub͕ò atọ: ewe dọlie ha nile ọzọ n'elu-igwe.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nke a mere ugboro atọ, ma emesịa dọlie ha niile laa nʼeluigwe.