Acts 11:12 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mmụọ Nsọ gwara m okwu sị, ‘Soro ha gaa!’ Ma o mekwara ka m mata nke ọma na o kwesịghị ka o wute m na ha bụ ndị mba ọzọ. Mgbe na-adịghị anya, mụ onwe m na ụmụnna isii ndị a, ndị so m gaa Sizarịa, bịarutere nso nꞌụlọ Kọniliọs onye zipụrụ ndị ozi ahụ.
Igbo 2006
Mọ Nsọ we gwam ka m'so ha, ghara ime onwem di iche. Umu-nna-ayi isi ndia we sokwam; ayi we ba n'ulo nwoke ahu:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mmụọ Nsọ gwara m ka m ghara inwe obi abụọ isoro ha na-akpaghị oke ọbụla. Mmadụ isii ndị a nʼetiti ụmụnna anyị sokwa m, bịarute nʼụlọ nwoke ahụ.

Recommended Reading