Acts 11:13 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Kọniliọs mere ka anyị mata otu mmụọ ozi siri bịakwute ya gwa ya ka o ziga ndị ozi ya ka ha gaa Jopa. Na ha ga-ahụkwa otu nwoke a na-akpọ Saimọn Pita.
Igbo 2006
o we kọrọ ayi otú ọ hururi mọ-ozi ka o guzoro n'ulo-ya, nāsi kwa, Ziga na Jọpa, kpọta Saimon, onye anākpọ kwa Pita;
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ gwara anyị otu o si hụ mmụọ ozi nʼụlọ ya, onye sịrị, ‘Ziga ndị ozi jee Jopa ka ha kpọta Saimọn onye a na-akpọ Pita.